Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 7:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 N’ihi na ha ga-eme ka ụmụ unu kwụsị ife m wee fewe chi ọzọ dị iche iche.+ Jehova ga-ewesazi unu oké iwe, ọ ga-ebibikwa unu n’egbughị oge.+

  • Diuterọnọmi 31:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Jehova gwara Mosis, sị: “Lee, oge ị ga-anwụ* eruwela. Ndị a ga-amalitekwa ịkpa àgwà ka ndị akwụna hapụ m gaa fee chi ndị mba ọzọ gbara ha gburugburu n’ala ahụ ha na-aga.+ Ha ga-ahapụ m+ ma mebie ndụ mụ na ha gbara.+

  • Ndị Ikpe 2:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ma ha ekweghịdị ege ndị ikpe ahụ ntị, kama ha kpara àgwà ka ndị akwụna hapụ Chineke gaa na-efe chi dị iche iche, na-akpọkwara ha isiala. N’egbughị oge, ha hapụrụ ibi ndụ otú ndị nna nna ha si bie ndụ, bụ́ ndị rubeere iwu Jehova isi.+ Ha emeghị ka ha.

  • Ndị Ikpe 8:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ozugbo Gidiọn nwụrụ, ndị Izrel kpara àgwà ọzọ ka ndị akwụna, hapụ Chineke gaa fewe Bel.+ Ha wee jiri Bel-birit mere chi ha.+

  • 1 Ndị Eze 11:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ha si ná mba ndị ahụ Jehova gwara ndị Izrel gbasara ha, sị: “Unu na ha emekọrịtakwala ihe,* n’ihi na ha ga-arata unu* ka unu fewe chi ha.”+ Ma Solomọn bịara na-akpa ha nnọọ nso, hụkwa ha n’anya.

  • Nehemaya 13:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ọ̀ bụ na ọ bụghị ihe ndị a mere ka Eze Solomọn nke Izrel mehie? E nweghị eze dị ka ya n’ọtụtụ mba.+ Chineke ya hụrụ ya n’anya+ wee mee ya eze Izrel niile. Ma ụmụ nwaanyị ndị mba ọzọ ọ lụrụ mere ka o mehie.+

  • Abụ Ọma 106:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ha wee soro fee Bel nke Piọ,+

      Ha rikwara ihe a chụụrụ ndị nwụrụ anwụ n’àjà.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya