-
Ndị Hibru 9:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+ 25 Ọ bụghị ka ọ na-achụ onwe ya n’àjà ugboro ugboro otú nnukwu onye nchụàjà si eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ kwa afọ.+
-
-
Ndị Hibru 10:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 n’ihi na ọbara oké ehi na ọbara ewu enweghị ike iwepụ mmehie.
-