-
Levitikọs 24:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Kwa Ụbọchị Izu Ike, ọ ga-edo achịcha ahụ n’usoro mgbe niile n’ihu Jehova.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ ga-adịte aka mụ na ndị Izrel na-agba. 9 Achịcha ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya ndị nwoke.+ Ha ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya+ n’ihi na ọ bụụrụ onye nchụàjà ihe kacha nsọ nke si n’àjà a na-esu ọkụ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide.”
-