Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 20:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Mgbe e mechara, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị, sị ya: “Ị nwụọdịla anwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye nwoke ọzọ.”+

  • Ọpụpụ 20:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 “Akwala iko.+

  • Levitikọs 20:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “‘Ihe a bụ ihe a ga-eme ma nwoke na nwunye onye ọzọ kwaa iko: A ga-egburịrị onye ya na nwunye nwoke ibe ya kwara iko. A ga-egbu ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ kwara iko.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ka ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị ajọ omume agaghị eketa Alaeze Chineke?+ Unu ekwela ka e duhie unu. Ndị na-akwa iko,*+ ndị na-ekpere arụsị,+ ndị di ma ọ bụ ndị nwunye na-akwa iko,+ ndị na-ekwe ka ụmụ nwoke ibe ha dinaa ha,+ ndị na-edina ụmụ nwoke ibe ha,*+ 10 ndị ohi, ndị anyaukwu,+ ndị aṅụrụma,+ ndị na-ekwujọ mmadụ,* nakwa ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa Alaeze Chineke.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya