Ọnụ Ọgụgụ 33:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Otú a ka ndị Izrel si gaa mgbe ha si n’Ijipt pụta+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.+ Ọ bụ Mosis na Erọn nọ na-edu ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ha wee si n’Abrona pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Iziọn-giba.+ Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Anyị wee si na nke ụmụnne anyị, bụ́ ụmụ Ịsọ+ ndị bi na Sia, gafere. Anyị abanyeghị n’ụzọ e si aga Araba, Ilat, nakwa Iziọn-giba.+ “Anyị tụgharịziri soro ụzọ gawara ala ịkpa Moab.+ 1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Eze Solomọn rụkwara ọtụtụ ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba,+ nke dị nso n’Ilọt, n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’Ịdọm.+
33 Otú a ka ndị Izrel si gaa mgbe ha si n’Ijipt pụta+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.+ Ọ bụ Mosis na Erọn nọ na-edu ha.+
8 Anyị wee si na nke ụmụnne anyị, bụ́ ụmụ Ịsọ+ ndị bi na Sia, gafere. Anyị abanyeghị n’ụzọ e si aga Araba, Ilat, nakwa Iziọn-giba.+ “Anyị tụgharịziri soro ụzọ gawara ala ịkpa Moab.+
26 Eze Solomọn rụkwara ọtụtụ ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba,+ nke dị nso n’Ilọt, n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’Ịdọm.+