Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 17:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Mgbe Ahitofel hụrụ na e meghị ihe ọ tụrụ aro ka e mee, o dokwasịrị ihe a na-eji anọkwasị na jakị, gbara ya laa n’ụlọ ya dị n’obodo ha.+ Mgbe ọ gwachara ndị ezinụlọ ya ihe ha ga-eme,+ ọ kwụgburu onwe ya.+ Otú a ka o si nwụọ. E likwara ya ebe a na-eli ndị ezinụlọ ha.

  • 2 Samuel 18:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Joab wee sị: “Agaghị m anọ ebe a gị ana-egbu m oge.” Ọ gaziri chịrị ube atọ, gaa manye ha n’obi Absalọm mgbe ọ ka dị ndụ n’etiti nnukwu osisi ahụ.

  • Abụ Ọma 109:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ka Jehova na-echeta ihe ha mere mgbe niile.

      Ka e chefuokwa aha ha n’ụwa.+

  • Matiu 27:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Mgbe Judas, onye raara ya nye, hụrụ na a maala Jizọs ikpe ọnwụ, ọ kwara mmakwaara ma chịghachiri ndị isi nchụàjà na ndị okenye mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+

  • Matiu 27:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 O wee wụsa mkpụrụ ego ọlaọcha ndị ahụ n’ụlọ nsọ, pụọ gaa kwụgbuo onwe ya.+

  • Ọrụ Ndịozi 1:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 “Ụmụnna m, Devid si n’ike mmụọ nsọ buo amụma gbasara Judas,+ onye dutere ndị jidere Jizọs.+ Amụma a nke dị n’Akwụkwọ Nsọ kwesịkwara imezu.

  • Ọrụ Ndịozi 1:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 (Nwoke a natakwara ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ o mere,+ jiri ya zụta otu ala. O bukwa ụzọ sụọ isi n’ala, afọ ya wee gbawaa, eriri afọ ya niile awụpụtakwa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya