Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 135:15-18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 E ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ arụsị mba dị iche iche na-efe.

      Ọ bụ mmadụ kpụrụ ha.+

      16 Ha nwere ọnụ, ma ha anaghị ekwu okwu.+

      Ha nwere anya, ma ha anaghị ahụ ụzọ.

      17 Ha nwere ntị, ma ha anaghị anụ ihe.

      Ha anaghị eku ume.+

      18 Ndị na-akpụ ha ga-adị nnọọ ka ha,+

      Ndị niile tụkwasịrị ha obi ga-adịkwa ka ha.+

  • Aịzaya 40:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Omenkà na-akpụ arụsị.

      Onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+

      Jirikwa ọlaọcha kpụọ ihe a ga-eji chọọ ya mma.

  • Aịzaya 46:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 E nwere ndị na-anaghị eji ọlaedo dị n’akpa ha eme ihe bara uru.

      Ha na-eji ihe e ji atụ̀ ihe atụ ọlaọcha.

      Ha na-ego onye na-eji ígwè akpụ ihe, ya ejiri ọlaọcha ahụ kpụọrọ ha chi,+

      Ha akpọwaziere ya isiala, fewekwa ya.+

  • Jeremaya 10:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 N’ihi na omenala mba dị iche iche na-emegharị ndị mmadụ anya.*

      Omenkà na-aga gbutuo osisi nkịtị dị n’ọhịa,

      Jiri ya pịa arụsị.+

       4 Ọ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma,+

      Jirikwa hama na ntu kụgide ya n’ihe ka ọ ghara ịda.+

  • Jeremaya 10:8, 9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Ha niile anaghị eche echiche. Ha bụkwa ndị nzuzu.+

      Onye na-eche na osisi ga-akụziri ya ihe na-aghọgbu onwe ya.*+

       9 A na-esi Tashish+ ebute ọlaọcha, na-esikwa Yufaz ebute ọlaedo.

      Omenkà na onye na-eji ígwè akpụ ihe na-eji ha achọ ahụ́ arụsị ndị ahụ mma.

      Ndị mmadụ na-ejikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ na-acha pọpụl* eme ákwà ha.

      Ọ bụ ndị nwere nkà na-arụ ha niile.

  • Ọrụ Ndịozi 19:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ma unu ahụla, nụkwa otú Pọl si gwa ìgwè mmadụ okwu, meekwa ka ha kweta ihe o kwuru na chi ndị e ji aka mee abụghị chi.+ Ọ bụghị naanị n’Efesọs+ ka o mere ihe a, kama, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ ná mpaghara Eshia niile.

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ihe a m kwuru ọ̀ pụtara na arụsị na ihe ndị e ji chụọrọ arụsị àjà bara uru?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya