Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 30:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 “Mgbe okwu a niile ga-emezu n’isi unu, ya bụ, ngọzi na ọbụbụ ọnụ nke m gwara unu ka unu họrọ otu n’ime ha,+ unu echetazie ha+ mgbe unu nọ ná mba niile Jehova bụ́ Chineke unu chụgara unu,+

  • Diuterọnọmi 30:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ebe a dọọrọ unu n’agha kpọlata unu,+ meere unu ebere+ ma si n’ebe niile Jehova bụ́ Chineke unu chụsasịrị unu kpọghachite unu.+

  • Abụ Ọma 30:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 N’ihi na ọ bụ obere oge ka ọ na-ewesa mmadụ iwe,+

      Ma ọ na-emere mmadụ amara* n’oge niile onye ahụ dị ndụ.+

      Mmadụ nwere ike ibe ákwá ná mgbede, ma e ruo n’ụtụtụ, ya etie mkpu ọṅụ.+

  • Abụ Ọma 106:47
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 47 Jehova Chineke anyị, biko, zọpụta anyị.+

      Sikwa ná mba dị iche iche kpọkọta anyị,+

      Ka anyị wee too aha nsọ gị,

      Jirikwa ọṅụ na-eto gị.+

  • Aịzaya 27:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’oge ahụ, Jehova ga-akpọkọta ndị Izrel nọ ebe dị iche iche malite n’Osimiri Yufretis ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+ Ọ ga-achịkọta ha otú ahụ mmadụ si elezi anya tụtụkọta mkpụrụ osisi ọ kụtusịrị.+

  • Jeremaya 29:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Jehova kwukwara, sị, ‘Ọ bụrụ na unu anọzuo afọ iri asaa na Babịlọn, m ga-emere unu ihe ọma,+ kpọlata unu ebe a otú m kwere unu ná nkwa.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya