Mak 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe unu guzo na-ekpe ekpere, gbagharanụ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu, ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu mmehie unu.”+ Ndị Efesọs 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+ Ndị Kọlọsi 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Na-edirinụ ibe unu ihe, na-agbagharakwanụ ibe unu kpamkpam+ ma e nwee onye ibe ya mejọrọ.+ Jehova* gbaghaara unu kpamkpam, unu kwesịkwara ịna-emere ibe unu otú ahụ.+
25 Mgbe unu guzo na-ekpe ekpere, gbagharanụ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu, ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu mmehie unu.”+
32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+
13 Na-edirinụ ibe unu ihe, na-agbagharakwanụ ibe unu kpamkpam+ ma e nwee onye ibe ya mejọrọ.+ Jehova* gbaghaara unu kpamkpam, unu kwesịkwara ịna-emere ibe unu otú ahụ.+