Luk 24:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 malitekwa na Jeruselem+ ruo ná mba niile,+ a ga-eji aha ya kwusaara ndị mmadụ na ha kwesịrị ichegharị ka a gbaghara ha mmehie ha.+ Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nweghị onye ọzọ a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị, n’ihi na e nweghị aha ọzọ+ a na-akpọ mmadụ n’ụwa nke Chineke họọrọ ọ ga-eji zọpụta anyị.”+ Ọrụ Ndịozi 10:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ndị amụma niile na-agbakwa àmà banyere ya,+ na ọ bụ n’aha ya ka a ga-agbaghara onye ọ bụla nke kweere na ya mmehie.”+
47 malitekwa na Jeruselem+ ruo ná mba niile,+ a ga-eji aha ya kwusaara ndị mmadụ na ha kwesịrị ichegharị ka a gbaghara ha mmehie ha.+
12 E nweghị onye ọzọ a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị, n’ihi na e nweghị aha ọzọ+ a na-akpọ mmadụ n’ụwa nke Chineke họọrọ ọ ga-eji zọpụta anyị.”+
43 Ndị amụma niile na-agbakwa àmà banyere ya,+ na ọ bụ n’aha ya ka a ga-agbaghara onye ọ bụla nke kweere na ya mmehie.”+