Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 62
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọ bụ Chineke ga-azọpụtali mmadụ

        • “M nwere ndidi, na-echere Chineke” (1, 5)

        • ‘Gwanụ Chineke ihe niile dị unu n’obi’ (8)

        • Mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ (9)

        • Atụkwasịla akụnụba obi (10)

Abụ Ọma 62:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1892

Abụ Ọma 62:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:39; 68:19; Aịz 12:2

Abụ Ọma 62:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “zọhie ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2
  • +Ọm 37:23, 24; 2Kọ 4:8, 9

Abụ Ọma 62:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 38:12

Abụ Ọma 62:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 5:9; 28:3; 55:21

Abụ Ọma 62:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m, nwee ndidi, chere Chineke.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 43:5; Maị 7:7
  • +Ọm 62:1, 2; 71:5

Abụ Ọma 62:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka m zọhie ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:8; Ilu 10:30

Abụ Ọma 62:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:1; Aịz 26:4

Abụ Ọma 62:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 1:15
  • +Ilu 14:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2021 p. 10

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 9

Abụ Ọma 62:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 60:11
  • +Aịz 40:15

Abụ Ọma 62:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:10-12; Job 31:24, 28; Ilu 11:4, 28; 23:4, 5; Mt 6:19, 24; Mk 8:36; Lu 12:15; 1Ti 6:17; 1Jn 2:16

Abụ Ọma 62:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 9:4; Ne 1:3; Mkp 19:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 40

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 11

Abụ Ọma 62:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-egosi ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:7; 86:15; Maị 7:18
  • +Job 34:11; Ilu 24:12; Ro 2:6; 2Kọ 5:10; Ga 6:7; 2Ti 4:14; Mkp 20:12, 13; 22:12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 62:1Ọm 37:39; 68:19; Aịz 12:2
Ọma 62:2Ọm 18:2
Ọma 62:2Ọm 37:23, 24; 2Kọ 4:8, 9
Ọma 62:3Ọm 38:12
Ọma 62:4Ọm 5:9; 28:3; 55:21
Ọma 62:5Ọm 43:5; Maị 7:7
Ọma 62:5Ọm 62:1, 2; 71:5
Ọma 62:6Ọm 16:8; Ilu 10:30
Ọma 62:7Ọm 95:1; Aịz 26:4
Ọma 62:81Sa 1:15
Ọma 62:8Ilu 14:26
Ọma 62:9Ọm 60:11
Ọma 62:9Aịz 40:15
Ọma 62:10Di 6:10-12; Job 31:24, 28; Ilu 11:4, 28; 23:4, 5; Mt 6:19, 24; Mk 8:36; Lu 12:15; 1Ti 6:17; 1Jn 2:16
Ọma 62:11Job 9:4; Ne 1:3; Mkp 19:1
Ọma 62:12Ọm 36:7; 86:15; Maị 7:18
Ọma 62:12Job 34:11; Ilu 24:12; Ro 2:6; 2Kọ 5:10; Ga 6:7; 2Ti 4:14; Mkp 20:12, 13; 22:12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 62:1-12

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. Nke Jedutọn.* Abụ Devid.

62 N’eziokwu, m* nwere ndidi, na-echere Chineke.

Ọ bụ ya na-azọpụta m.+

 2 N’eziokwu, ọ bụ ya bụ oké nkume m na onye na-azọpụta m, ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+

E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+

 3 Olee mgbe unu ga-akwụsị iti mmadụ ihe ka unu tigbuo ya?+

E kwesịrị ize unu niile eze maka na unu dị ka mgbidi e ji nkume rụọ nke chọrọ ịda ada.

 4 N’ihi na ha na-agba izu ka ha si ná nnukwu ọkwá mmadụ nọ kwatuo ya.

Ịgha ụgha na-atọ ha ụtọ.

Ha na-eji ọnụ ha agọzi mmadụ, ma na-abụ ya ọnụ n’obi ha.+ (Sila)

 5 N’eziokwu, m nwere ndidi, na-echere Chineke,*+

N’ihi na ọ bụ ya na-eme ka m nwee olileanya.+

 6 N’eziokwu, ọ bụ ya bụ oké nkume m na onye na-azọpụta m, ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.

E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+

 7 Ọ bụ Chineke na-azọpụta m, na-emekwa ka a na-akwanyere m ùgwù.

Chineke bụ oké nkume m siri ike na ebe mgbaba m.+

 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.

Gwanụ ya ihe niile dị unu n’obi.+

Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ (Sila)

 9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ.

E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+

A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+

10 Unu echela na irigbu mmadụ ga-eme ka ihe gaziere unu

Ma ọ bụ na izu ohi ga-eme ka ihe dịrị unu ná mma.

Ọ bụrụ na unu akpatakwuo akụ̀, unu atụkwasịla ya obi.+

11 Anụla m ka Chineke kwuru ugboro abụọ, sị:

Ọ bụ Chineke nwe ike.+

12 Jehova, ị na-egosi na ị hụrụ ndị mmadụ n’anya,*+

N’ihi na ị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya