Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 26
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Irubere Chineke isi

        • “Jehova, biko, nyochaa m” (2)

        • Mụ na ndị ọjọọ anaghị akpa (4, 5)

        • ‘M ga-aga ebe ịchụàjà Chineke gburugburu’ (6)

Abụ Ọma 26:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 20:3
  • +Ọm 21:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 13-14

    8/15/2000, p. 27

Abụ Ọma 26:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “akụrụ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:3; 66:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2007, p. 12

    2/15/2005, p. 19

    12/1/2004, p. 14

Abụ Ọma 26:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 43:3; 86:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 14-15

Abụ Ọma 26:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “anọ.”

  • *

    Ma ọ bụ “ndị ihu abụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 15:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 15

    5/15/2006, p. 20

    12/1/2004, p. 15-16

    9/1/2004, p. 16

    6/15/1991, p. 20

    Teta!,

    6/8/2005, p. 13

Abụ Ọma 26:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-anọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 139:21
  • +Ọm 1:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 15-16

Abụ Ọma 26:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 19

    12/1/2004, p. 16

    5/1/2000, p. 23

    1/15/1996, p. 32

Abụ Ọma 26:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23; 95:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 16

Abụ Ọma 26:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 3:3; 1Ih 16:1; Ọm 27:4
  • +Ọm 63:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 16

Abụ Ọma 26:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-awụfu ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 25:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 16-17

Abụ Ọma 26:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ndị na-enye ndị ọzọ aka azụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 16-17

Abụ Ọma 26:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 20

    12/1/2004, p. 17-18

Abụ Ọma 26:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ụkwụ m guzo n’ala dị larịị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:9; Ilu 10:9
  • +Ọm 111:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 26:12Ez 20:3
Ọma 26:1Ọm 21:7
Ọma 26:2Ọm 17:3; 66:10
Ọma 26:3Ọm 43:3; 86:11
Ọma 26:4Jer 15:17
Ọma 26:5Ọm 139:21
Ọma 26:5Ọm 1:1
Ọma 26:7Ọm 50:23; 95:2
Ọma 26:81Sa 3:3; 1Ih 16:1; Ọm 27:4
Ọma 26:8Ọm 63:2
Ọma 26:91Sa 25:29
Ọma 26:121Sa 2:9; Ilu 10:9
Ọma 26:12Ọm 111:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 26:1-12

Abụ Ọma

Abụ Devid.

26 Jehova, biko, kpee m ikpe, n’ihi na m na-erubere gị isi.+

Ọ bụ Jehova ka m tụkwasịrị obi. Enweghị m obi abụọ ọ bụla.+

 2 Jehova, biko, nyochaa m, nwaleekwa m.

Nụchaa obi m na ihe m na-eche n’ala ala obi m.*+

 3 N’ihi na m na-echeta ịhụnanya gị mgbe niile,

M na-ejekwa ije n’ezigbo ụzọ gị.+

 4 Mụ na ndị aghụghọ anaghị akpa.*+

Mụ na ndị na-ezochi ụdị ndị ha bụ* anaghịkwa anọ.

 5 M kpọrọ òtù ndị na-eme ihe ọjọọ asị,+

Anaghịkwa m ekwe ka mụ na ndị ọjọọ na-akpa.*+

 6 M ga-akwọ aka m iji gosi na aka m dị ọcha.

Jehova, m ga-aga ebe ịchụàjà gị gburugburu,

 7 Iji kelee gị n’olu dara ụda+

Ma kọsaa ọrụ niile dị ebube ị na-arụ.

 8 Jehova, eji m ụlọ gị, bụ́ ebe i bi, kpọrọ ihe,+

Bụ́ ebe ebube gị dị.+

 9 Egbukọtala mụ* na ndị mmehie,+

Egbukọtakwala mụ na ndị tigbuo zọgbuo,*

10 Ndị na-eme omume na-eme ihere,

Ndị na-anara aka azụ.*

11 Ma, m ga na-erubere gị isi.

Napụta m ma meere m amara.

12 M guzo n’ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme m.*+

M ga-anọ n’ọgbakọ buru ibu too Jehova.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya