Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 110
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Eze na onye nchụàjà dị ka Melkizedek

        • ‘Chịwa n’etiti ndị iro gị’ (2)

        • Ụmụ okorobịa ndị wepụtara onwe ha dị ka igirigi (3)

Abụ Ọma 110:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:34; Efe 1:20; Hib 8:1; 12:2
  • +Mt 22:43, 44; Mk 12:36; Lu 20:42, 43; Ọrụ 2:34, 35; 1Kọ 15:25; Hib 1:3, 13; 10:12, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Bịaruo Jehova Nso, p. 194

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 252

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 26

    9/1/2006, p. 13-14

    6/1/1994, p. 28-29

    8/15/1990, p. 10

    Ihe Ọmụma, p. 96

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 22

Abụ Ọma 110:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-esetị mkpanaka nke ike gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:8, 9; 45:4, 5; Mt 28:18; Mkp 6:2; 12:5; 19:11, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1990, p. 20-21

Abụ Ọma 110:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ìgwè ụmụ okorobịa.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 61-65

    Ụlọ Nche,

    4/15/2008, p. 12

    9/15/2002, p. 8

Abụ Ọma 110:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọ gaghịkwa akwa ụta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 14:18; Hib 5:5, 6; 6:19, 20; 7:3, 11
  • +Hib 7:21, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 194

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 26

    9/1/2006, p. 14

    7/1/1990, p. 20-21

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 106-107

Abụ Ọma 110:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:8
  • +Ọm 2:2; Ro 2:5; Mkp 11:18; 19:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 14

    7/1/1990, p. 20-21

Abụ Ọma 110:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “onyeisi.”

  • *

    Ma ọ bụ “ụwa niile.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 79:6
  • +Jer 25:31-33

Abụ Ọma 110:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ “Onyenwe m” e kwuru okwu ya n’amaokwu 1.

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 110:1Ro 8:34; Efe 1:20; Hib 8:1; 12:2
Ọma 110:1Mt 22:43, 44; Mk 12:36; Lu 20:42, 43; Ọrụ 2:34, 35; 1Kọ 15:25; Hib 1:3, 13; 10:12, 13
Ọma 110:2Ọm 2:8, 9; 45:4, 5; Mt 28:18; Mkp 6:2; 12:5; 19:11, 15
Ọma 110:4Je 14:18; Hib 5:5, 6; 6:19, 20; 7:3, 11
Ọma 110:4Hib 7:21, 28
Ọma 110:5Ọm 16:8
Ọma 110:5Ọm 2:2; Ro 2:5; Mkp 11:18; 19:19
Ọma 110:6Ọm 79:6
Ọma 110:6Jer 25:31-33
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 110:1-7

Abụ Ọma

Abụ Devid.

110 Jehova gwara Onyenwe m, sị:

“Nọdụ ala n’aka nri m+

Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+

 2 Jehova ga-eme ka ọchịchị gị* si na Zayọn ruo n’ebe ndị ọzọ. Ọ sịrị:

“Gaa meriwe n’etiti ndị iro gị.”+

 3 Ndị gị ga-eji obi ha wepụta onwe ha n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.

Ìgwè ndị na-eto eto* na-akwado gị. Ha dị ka igirigi nke na-ada n’isi ụtụtụ.

Ha dị nsọ, maakwa mma n’anya.

 4 Jehova aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya.* Ọ sịrị:

“Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek,+

Ị ga-abụkwa onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi.”+

 5 Jehova ga-anọ n’aka nri gị.+

Ọ ga-ebibi ndị eze n’ụbọchị iwe ya.+

 6 Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+

Ọ ga-eme ka ozu ju n’ala ahụ niile.+

Ọ ga-ebibi onye na-achị* ala buru nnukwu ibu.*

 7 Ọ* ga-aṅụ mmiri n’iyi dị n’ụzọ.

N’ihi ya, ọ ga-eweli isi ya elu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya