Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Efesọs 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs

      • Ihe gbasara ndị mba ọzọ ga-eso n’ihe nzuzo dị nsọ (1-13)

        • Ndị mba ọzọ ga-eketa ihe Kraịst ketara (6)

        • Ihe Chineke zubere ma n’oge gara aga ma n’ọdịnihu (11)

      • Pọl rịọrọ ka Chineke mee ka ndị Efesọs ghọta eziokwu nke ọma (14-21)

Ndị Efesọs 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:1

Ndị Efesọs 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:16, 17; Kọl 1:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ozi Alaeze,

    6/1998, p. 3

Ndị Efesọs 3:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:1; Efe 6:19

Ndị Efesọs 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:25; 16:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2006, p. 19

Ndị Efesọs 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:15, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2006, p. 19

Ndị Efesọs 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:25-27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2016, p. 22

    Ụlọ Nche,

    12/15/2001, p. 27

Ndị Efesọs 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:9
  • +1Ti 1:13, 14

Ndị Efesọs 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:9, 10

Ndị Efesọs 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:10, 12
  • +1Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2007, p. 29

Ndị Efesọs 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 23-24

Ndị Efesọs 3:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:6; Hib 4:15, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 13

Ndị Efesọs 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2013, p. 28

Ndị Efesọs 3:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 10

Ndị Efesọs 3:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “onye ezinụlọ niile n’eluigwe na n’ụwa si n’aka ya nweta aha ha.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 10

    1/15/1996, p. 31

Ndị Efesọs 3:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:16

Ndị Efesọs 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:23
  • +Kọl 2:6, 7
  • +Kọl 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 26

    7/15/1999, p. 14

Ndị Efesọs 3:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 18-23

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 26

Ndị Efesọs 3:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 299

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 26-27

    2/15/1992, p. 13

Ndị Efesọs 3:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:29
  • +Mk 11:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2016, p. 26

    Ụlọ Nche,

    9/15/1991, p. 6

Ndị Efesọs 3:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 16

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Efe. 3:1Efe 4:1
Efe. 3:21Kọ 9:16, 17; Kọl 1:25, 26
Efe. 3:41Kọ 4:1; Efe 6:19
Efe. 3:5Ro 11:25; 16:25, 26
Efe. 3:6Efe 2:15, 16
Efe. 3:7Kọl 1:25-27
Efe. 3:81Kọ 15:9
Efe. 3:81Ti 1:13, 14
Efe. 3:9Efe 1:9, 10
Efe. 3:101Pi 1:10, 12
Efe. 3:101Pi 2:9
Efe. 3:11Efe 1:11
Efe. 3:12Jn 14:6; Hib 4:15, 16
Efe. 3:132Ti 2:10
Efe. 3:162Kọ 4:16
Efe. 3:17Jn 14:23
Efe. 3:17Kọl 2:6, 7
Efe. 3:17Kọl 1:23
Efe. 3:19Ro 8:35
Efe. 3:20Kọl 1:29
Efe. 3:20Mk 11:24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Efesọs 3:1-21

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs

3 Ihe mere e ji tụọ mụnwa, bụ́ Pọl, mkpọrọ+ bụ n’ihi na m na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-enyekwara ununwa bụ́ ndị mba ọzọ aka. 2 N’eziokwu, ama m na unu anụla na e nyere m ọrụ inyere unu aka+ ka amara Chineke baara unu uru. 3 Chineke mere ka m mata ihe nzuzo dị nsọ. Edere m gbasara ya ná nkenke n’akwụkwọ ozi m detaara unu n’oge gara aga. 4 N’ihi ya, unu gụchaa ihe a m na-ede, ọ ga-edo unu anya na aghọtala m ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ gbasara Kraịst. 5 N’ọgbọ ndị gara aga, Chineke emeghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a otú o si mee ka ndịozi ya dị nsọ na ndị amụma ya mara ya ugbu a.+ 6 Ihe nzuzo ahụ bụ na ndị mba ọzọ, ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu, ga-eketa ihe o ketara, sorokwa n’ahụ́ ya.+ Ha ga-enwetakwa otu ihe ahụ Chineke ji maka ozi ọma anyị na-ezisa kwe anyị ná nkwa. 7 M ghọrọ onye na-ezisa gbasara ihe nzuzo a dị nsọ n’ihi amara Chineke. O nyere m onyinye a n’efu mgbe o nyere m ike ya.+

8 Chineke meere mụnwa, bụ́ onye kacha ndị nsọ niile nta,+ amara,+ ka m zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ihe ọma ndị na-enweghị atụ si n’aka Kraịst 9 ma mee ka ụmụ mmadụ hụ otú Chineke, onye kere ihe niile, si mezuo ihe nzuzo ya dị nsọ,+ nke o zoro kemgbe ogologo oge gara aga. 10 Nke a bụ ka e wee mee ugbu a ka ọchịchị na ikike ndị dị n’eluigwe si n’aka ọgbakọ+ mata na Chineke si n’ụzọ dị iche iche egosi amamihe ya.+ 11 Ihe a dabara ná nzube Chineke nke na-adịru ebighị ebi. O kpebiri isi n’aka Kraịst+ Jizọs Onyenwe anyị mezuo ya. 12 N’ihi okwukwe anyị nwere na Jizọs, ọnụ na-aka anyị ikwu okwu, obi ana-esikwa anyị ike ịna-abịa Chineke nso.+ 13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà maka ahụhụ m na-ata n’ihi unu, n’ihi na ahụhụ m na-ata ga-eme ka e too unu.+

14 Ọ bụ ya mere m ji na-egburu Nna anyị ikpere n’ala, 15 onye mere ka ezinụlọ niile n’eluigwe na n’ụwa dịrị.* 16 Ekpere m bụ ka Chineke, onye dị ebube, jiri mmụọ nsọ ya gbaa unu ume, meekwa ka obi sie unu ike.+ 17 M na-arịọkwa ya ka okwukwe unu nwere mee ka Kraịst dịrị unu n’obi, ka unu hụkwa ndị ọzọ n’anya,+ ka unu kwụsie ike, gbanyesiekwa mgbọrọgwụ ike+ na ntọala okwukwe unu.+ 18 Ọ ga-eme ka unu na ndị nsọ nwee ike ịghọta nke ọma otú eziokwu si dị obosara, dị ogologo, dị elu, dịkwa omimi. 19 Ọ ga-emekwa ka unu mara na otú Kraịst si hụ unu n’anya+ dị mkpa karịa mmadụ ịma ihe, ka unu wee na-akpa àgwà niile Chineke na-enyere mmadụ aka ịna-akpa.

20 Chineke, onye na-enye anyị ike,+ ga-emeliri anyị ihe mmaji kwuru mmaji karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ ihe niile anyị na-eche n’echiche.+ 21 Ka a na-eto ya n’ọgbọ niile ruo mgbe niile ebighị ebi n’ihi ihe o sirila n’aka ọgbakọ nakwa n’aka Kraịst Jizọs rụọ. Amen.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya