Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 67
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ndị niile bi n’ụwa ga-atụ egwu Chineke

        • Ụwa ga-amara ihe Chineke na-eme (2)

        • ‘Ka mmadụ niile too Chineke’ (3, 5)

        • ‘Chineke ga-agọzi anyị’ (6, 7)

Abụ Ọma 67:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ọ ga-eme ka ihu ya nwuoro anyị ìhè.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:25; Ilu 16:15

Abụ Ọma 67:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 10:18; Kọl 1:23
  • +Ọm 98:2; Aịz 49:6; Lu 2:30, 31; Ọrụ 28:28; Taị 2:11

Abụ Ọma 67:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 42:10
  • +Ọm 9:8; 96:10; 98:9; Ro 2:5

Abụ Ọma 67:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:4; Ọm 85:12; Aịz 30:23; Ezi 34:27
  • +Je 17:7

Abụ Ọma 67:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga-asọpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:27; Mkp 15:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 67:1Ọg 6:25; Ilu 16:15
Ọma 67:2Ro 10:18; Kọl 1:23
Ọma 67:2Ọm 98:2; Aịz 49:6; Lu 2:30, 31; Ọrụ 28:28; Taị 2:11
Ọma 67:4Aịz 42:10
Ọma 67:4Ọm 9:8; 96:10; 98:9; Ro 2:5
Ọma 67:6Le 26:4; Ọm 85:12; Aịz 30:23; Ezi 34:27
Ọma 67:6Je 17:7
Ọma 67:7Ọm 22:27; Mkp 15:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 67:1-7

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụbọ akwara kpọọ ya. Abụ ọma. Abụ.

67 Chineke, ị ga-emere anyị amara ma gọzie anyị.

Ị ga-enwe mmasị n’ebe anyị nọ,*+ (Sila)

 2 Ka ụwa niile wee mara ihe ndị ị na-eme,+

Mba niile amarakwa otú i si azọpụta ndị gị.+

 3 Chineke, ka ndị mmadụ too gị.

Ka mmadụ niile too gị.

 4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ ma tie mkpu ọṅụ,+

N’ihi na ị ga-ekpe ndị mmadụ ikpe ziri ezi.+

Ị ga na-edu mba dị iche iche dị n’ụwa. (Sila)

 5 Chineke, ka ndị mmadụ too gị.

Ka mmadụ niile too gị.

 6 Ala ga-emepụta nri nke ọma.+

Chineke, bụ́ Chineke anyị, ga-agọzi anyị.+

 7 Chineke ga-agọzi anyị,

Ndị bi n’ebe niile ụwa sọtụrụ ga-atụkwa egwu* ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya