Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 19
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Jihu baara Jehoshafat mba (1-3)

      • Ihe ọma dị iche iche Jehoshafat mere (4-11)

2 Ihe E Mere 19:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:31, 32

2 Ihe E Mere 19:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:1
  • +2Ih 16:7
  • +1Ez 21:25
  • +Ọm 139:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2021, p. 3

2 Ihe E Mere 19:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “ị kwadebekwala obi gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 14:1, 13
  • +2Ih 17:3-6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 245

    Ụlọ Nche,

    8/15/2015, p. 11-12

    12/1/2005, p. 20

    7/1/2003, p. 17

2 Ihe E Mere 19:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 15:8
  • +Jos 17:14, 15

2 Ihe E Mere 19:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 16:18

2 Ihe E Mere 19:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:16, 17; Ọm 82:1

2 Ihe E Mere 19:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “eri ngarị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:21
  • +Je 18:25; Di 32:4
  • +Ọrụ 10:34; Ro 2:11; 1Pi 1:17
  • +Di 10:17; 16:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2011, p. 28

2 Ihe E Mere 19:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:9; 21:5; 25:1

2 Ihe E Mere 19:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ịwụfu ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:8

2 Ihe E Mere 19:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mal 2:7
  • +2Ih 15:2

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 19:12Ih 18:31, 32
2 Ihe 19:21Ez 16:1
2 Ihe 19:22Ih 16:7
2 Ihe 19:21Ez 21:25
2 Ihe 19:2Ọm 139:21
2 Ihe 19:31Ez 14:1, 13
2 Ihe 19:32Ih 17:3-6
2 Ihe 19:42Ih 15:8
2 Ihe 19:4Jos 17:14, 15
2 Ihe 19:5Di 16:18
2 Ihe 19:6Di 1:16, 17; Ọm 82:1
2 Ihe 19:7Ọp 18:21
2 Ihe 19:7Je 18:25; Di 32:4
2 Ihe 19:7Ọrụ 10:34; Ro 2:11; 1Pi 1:17
2 Ihe 19:7Di 10:17; 16:19
2 Ihe 19:8Di 17:9; 21:5; 25:1
2 Ihe 19:10Di 17:8
2 Ihe 19:11Mal 2:7
2 Ihe 19:112Ih 15:2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 19:1-11

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

19 Jehoshafat eze Juda wee laa n’ụlọ* ya dị na Jeruselem n’udo.+ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere. 3 Ma, e nwere ihe ndị dị mma Chineke hụrụ i mere.+ I wepụchaala ogwe osisi arụsị* n’obodo a. I kpebiekwala* ife ezi Chineke.”+

4 Jehoshafat bikwa na Jeruselem. Ọ gakwara ọzọ na nke ndị mmadụ ka o mee ka ha lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+ O si Bia-shiba ruo n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ 5 Ọ họpụtakwara ndị ikpe n’obodo niile dị na Juda, ma n’obodo niile a rụsiri ike.+ 6 Ọ gwara ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova. Ọ ga-anọnyekwara unu mgbe unu na-ekpe ikpe.+ 7 Na-atụnụ egwu Jehova.+ Kpacharanụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ naghị ele mmadụ anya n’ihu,+ ọ naghịkwa ana aka azụ.”*+

8 Jehoshafat họpụtakwara ụfọdụ ndị Livaị, ụfọdụ ndị nchụàjà, na ụfọdụ ndị isi ọnụmara dị iche iche n’Izrel ka ha nọrọ na Jeruselem na-ekpere Jehova ikpe, na-edozikwara ndị bi na Jeruselem okwu.+ 9 Ọ gwakwara ha, sị: “Na-atụnụ egwu Jehova n’ọrụ unu. Jirinụ obi unu niile na-arụ ya, na-akwụwakwanụ aka ọtọ. 10 Ọ bụrụ na ụmụnne unu esi n’obodo ha dị iche iche bịa ka e leba anya n’okwu ha nke gbasara igbu mmadụ*+ ma ọ bụ nke gbasara iwu Chineke, ntụziaka ya, ma ọ bụ ihe o kpebiri ka e mee, dọọnụ ha aka ná ntị ka ha ghara imehie Jehova. Ọ bụrụ na unu adọghị ha aka ná ntị, Chineke ga-ewesa unu na ụmụnne unu iwe. Ihe a ka unu ga na-eme ka aka unu dị ọcha. 11 Amaraya onyeisi nchụàjà ga na-elekọta ihe niile gbasara ozi unu na-ejere Jehova.+ Zebadaya nwa Ishmel ga-abụ onye ndú ndị ebo Juda n’ọrụ niile unu na-arụrụ eze. Ndị Livaị ga na-enyekwara ndị ikpe aka. Dịnụ ike, meekwanụ ihe ndị a, ka Jehova nọnyekwara ndị na-eme ihe dị mma.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya