Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 123
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọbụ abụ rịọrọ Jehova ka o meere ha amara

        • ‘Anya anyị dị n’ebe Jehova nọ’ (2)

        • “A kparịala anyị nke ukwuu” (3)

Abụ Ọma 123:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:15; 121:1

Abụ Ọma 123:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:82; 130:6
  • +Ákw 3:25; Maị 7:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 12-13

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 15

Abụ Ọma 123:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 4:4; Ọm 44:13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 123:1Ọm 25:15; 121:1
Ọma 123:2Ọm 119:82; 130:6
Ọma 123:2Ákw 3:25; Maị 7:7
Ọma 123:3Neh 4:4; Ọm 44:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 123:1-4

Abụ Ọma

Abụ Mgbago.

123 Gị onye nọ n’ocheeze n’eluigwe,

Ọ bụ gị ka m na-ele anya.+

 2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,

Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,

Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+

Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+

 3 Meere anyị amara, Jehova. Biko, meere anyị amara,

N’ihi na a kparịala anyị nke ukwuu.+

 4 Ndị onwe ha juru afọ na-akwa anyị emo mgbe niile,

Ndị mpako na-akparịkwa anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya