Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • E nwekwuru ndị na-eso ụzọ Jizọs n’Aịkoniọm, a kpagbukwara ha (1-7)

      • Ndị Listra chere na Pọl na Banabas bụ chi (8-18)

      • A tụrụ Pọl nkume, ma ọ nwụghị (19, 20)

      • Ha nọ na-agba ọgbakọ dị iche iche ume (21-23)

      • Ha gaghachiri Antiọk nke dị na Siria (24-28)

Ọrụ Ndịozi 14:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 95

Ọrụ Ndịozi 14:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:45

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1998, p. 16

Ọrụ Ndịozi 14:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:11; Hib 2:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1998, p. 16

Ọrụ Ndịozi 14:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11

Ọrụ Ndịozi 14:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 96

Ọrụ Ndịozi 14:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 96

    Ụlọ Nche,

    6/1/1993, p. 3

    6/15/1990, p. 11

Ọrụ Ndịozi 14:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 9:28

Ọrụ Ndịozi 14:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 35:6

Ọrụ Ndịozi 14:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 28:3-6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11-12

Ọrụ Ndịozi 14:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Jupita.”

  • *

    Ma ọ bụ “Mekuri.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1891

    Ụlọ Nche,

    5/15/2008, p. 32

    6/15/1990, p. 11-12

    5/15/1990, p. 25

Ọrụ Ndịozi 14:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1990, p. 25

Ọrụ Ndịozi 14:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:25, 26
  • +Ọp 20:11; Ọm 146:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 97-98

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 11-12

Ọrụ Ndịozi 14:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/2013, p. 11

    6/15/1990, p. 11-12

Ọrụ Ndịozi 14:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:26, 27; Ro 1:20
  • +Ọm 147:8; Jer 5:24; Mt 5:45
  • +Ọm 145:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 97-98

    Bịaruo Jehova Nso, p. 271-272

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7

    Teta!,

    nke 3 2021 p. 14

    Ụlọ Nche,

    7/1/2013, p. 11

    6/15/1990, p. 11-12

Ọrụ Ndịozi 14:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:13
  • +2Kọ 11:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2015, p. 13

Ọrụ Ndịozi 14:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2013, p. 28-29

Ọrụ Ndịozi 14:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:22, 23
  • +Mt 10:38; Jn 15:19; Ro 8:17; 1Te 3:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 124

    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị, isiokwu 113

    Ụlọ Nche,

    11/1/2015, p. 13

    9/15/2014, p. 13

Ọrụ Ndịozi 14:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Taị 1:5
  • +Ọrụ 13:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 99

Ọrụ Ndịozi 14:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Pọl na Banabas.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:13

Ọrụ Ndịozi 14:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Pọl na Banabas.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:1, 2

Ọrụ Ndịozi 14:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 101

Ọrụ Ndịozi 14:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 28

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 14:2Ọrụ 13:45
Ọrụ 14:3Ọrụ 19:11; Hib 2:3, 4
Ọrụ 14:5Ọrụ 14:19
Ọrụ 14:6Mt 10:23
Ọrụ 14:9Mt 9:28
Ọrụ 14:10Aịz 35:6
Ọrụ 14:11Ọrụ 28:3-6
Ọrụ 14:15Ọrụ 10:25, 26
Ọrụ 14:15Ọp 20:11; Ọm 146:6
Ọrụ 14:16Ọrụ 17:30
Ọrụ 14:17Ọrụ 17:26, 27; Ro 1:20
Ọrụ 14:17Ọm 147:8; Jer 5:24; Mt 5:45
Ọrụ 14:17Ọm 145:16
Ọrụ 14:19Ọrụ 17:13
Ọrụ 14:192Kọ 11:25
Ọrụ 14:20Ọrụ 16:1
Ọrụ 14:22Ọrụ 11:22, 23
Ọrụ 14:22Mt 10:38; Jn 15:19; Ro 8:17; 1Te 3:4
Ọrụ 14:23Taị 1:5
Ọrụ 14:23Ọrụ 13:2, 3
Ọrụ 14:24Ọrụ 13:13
Ọrụ 14:26Ọrụ 13:1, 2
Ọrụ 14:27Ọrụ 11:18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 14:1-28

Ọrụ Ndịozi

14 N’Aịkoniọm, Pọl na Banabas banyere n’ụlọ nzukọ ndị Juu ma kwuo okwu otú mere ka ọtụtụ ndị, ma ndị Juu ma ndị Grik, ghọọ ndị na-eso ụzọ Jizọs. 2 Ma ndị Juu na-anabataghị ihe ụmụnna ndị a kwuru mere ka ndị mba ọzọ megidewe ha.+ 3 Ha wee nọtụkwuo izu ole na ole ebe ahụ, Jehova* enyekwa ha ike, ha ana-ekwu okwu ya n’atụghị egwu. O sikwa n’aka ha rụọ ọrụ ebube dị iche iche iji gosi na ozi ha na-ezi bụ ozi gbasara amara Chineke.+ 4 Ma, ndị obodo ahụ kewara abụọ. Ụfọdụ nọ na-akwado ndị Juu, ndị ọzọ ana-akwado Pọl na Banabas. 5 Mgbe ndị mba ọzọ na ndị Juu nakwa ndị na-achị ha kpara nkata imenye ha ihere na ịtụ ha nkume,+ 6 a gwara ha gbasara ya, ha agbaga n’obodo ndị dị na Likeonia, ya bụ, Listra na Dabe na obodo ndị dị ha gburugburu.+ 7 Ha nọkwa na-ezisa ozi ọma n’ebe ndị ahụ.

8 Na Listra, e nwere otu nwoke nọ ọdụ. Ọ dara ngwọrọ, o jetụbeghịkwa ije kemgbe a mụrụ ya. 9 Nwoke a nọ na-ege ntị ka Pọl na-ekwu okwu. Mgbe Pọl legidere ya anya ma hụ na o kweere n’ihe ọ na-akụzi, kwerekwa na a ga-eme ka ahụ́ dị ya mma,+ 10 o kwuru n’olu dara ụda, sị: “Guzoro ọtọ.” O wee malie, malite ije ije.+ 11 Mgbe ndị mmadụ hụrụ ihe Pọl mere, ha tiri mkpu n’asụsụ ndị Likeonia, sị: “Ndị bụ́ chi dịzi ka ụmụ mmadụ bịakwute anyị!”+ 12 Ha wee malite ịkpọ Banabas Zus,* ma na-akpọ Pọl Hemis,* maka na ọ bụ ya ka ekwu okwu. 13 Onye nchụàjà n’ụlọ arụsị Zus, nke dị n’ọnụ ụzọ ámá obodo Listra, wetara okooko osisi, kpụtakwa oké ehi ndị ya na ìgwè mmadụ ahụ chọrọ iji chụọrọ Pọl na Banabas àjà.

14 Ma, mgbe Banabas onyeozi na Pọl onyeozi nụrụ gbasara ya, ha dọwara uwe ha, gbara ọsọ gakwuru ìgwè mmadụ ahụ, tie mkpu, sị ha: 15 “Gịnị mere unu ji eme ihe ndị a? Anyị bụ mmadụ nkịtị otú unu bụ.+ Anyị na-ezisara unu ozi ọma, ka unu kwụsị ife ihe efu ndị a ma bịa fewe Chineke dị ndụ, onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha.+ 16 N’oge ochie, ọ hapụrụ ndị mba ọzọ niile ka ha na-eme otú masịrị ha.+ 17 Ma, ihe ọma ndị ọ na-eme na-egosi unu ụdị onye ọ bụ.+ Ọ na-eme ka mmiri si n’eluigwe zooro unu, na-eme ka mkpụrụ unu kụrụ na-amị n’oge ya n’uju,+ na-enye unu nri hiri nne, na-emekwa ka unu na-enwe obi ụtọ.”+ 18 Ma n’agbanyeghị ihe ndị a ha kwuru, o siiri ha ike tupu ha egbochie ìgwè mmadụ ahụ ịchụrụ ha àjà.

19 Ma, e nwere ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa mee ka ìgwè mmadụ ahụ megidewe Pọl,+ tụọ ya nkume, kpụrụkwa ya gaa kpụsa n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+ 20 Ma, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs gbara ya gburugburu, o biliri ma banye n’obodo. N’echi ya, ya na Banabas gawara Dabe.+ 21 Mgbe ha zichara ozi ọma n’obodo ahụ, meekwa ka ọtụtụ ndị bụrụ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ha laghachiri Listra, Aịkoniọm, na Antiọk. 22 Ha nọ na-agba ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ n’ebe ndị ahụ ume+ ka ha sie ike n’okwukwe. Ha sịkwara ha: “Ọtụtụ nsogbu ga-abịara anyị tupu anyị abanye n’Alaeze Chineke.”+ 23 Ha họpụtakwara ndị okenye n’ọgbakọ nke ọ bụla.+ Ha kpere ekpere, buo ọnụ,+ ma nyefee ndị okenye ahụ n’aka Jehova* maka na ha kweere na ya.

24 Ha* wee si Pisidia bata Pamfilia.+ 25 Mgbe ha kwusachara okwu Chineke na Paga, ha gawara Atalaya. 26 Ha sikwa ebe ahụ banye ụgbọ mmiri bugara ha Antiọk. N’oge mbụ ha gara Antiọk, ụmụnna nọ ebe ahụ rịọrọ Chineke ka o meere ha* amara ka ha rụchaa ọrụ a ha rụcharala ugbu a.+

27 Mgbe ha ruru Antiọk, kpọkọta ọgbakọ ahụ, ha kọọrọ ha ọtụtụ ihe Chineke si n’aka ha mee, kọọkwa na o megheerela ndị mba ọzọ ụzọ ha ga-esi kwere na ya.+ 28 Ha na ndị na-eso ụzọ Jizọs bi ebe ahụ nọkwara ruo oge ụfọdụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya