Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Hibru 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru

      • Jizọs bụ Nnukwu Onye Ndú nke okwukwe anyị (1-3)

        • Oké ìgwè ndị àmà (1)

      • Eledala ịdọ aka ná ntị Jehova anya (4-11)

      • Na-emenụ ka ụzọ unu na-aga na ya kwụrụ ọtọ (12-17)

      • Unu bịara Jeruselem nke eluigwe nso (18-29)

Ndị Hibru 12:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 3:12
  • +1Kọ 9:24, 26; Fil 3:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2023, p. 26, 29-31

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2022, p. 25

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 19

    Ụlọ Nche,

    9/15/2011, p. 17-18, 20-23

    8/15/2004, p. 23-24

    1/15/2003, p. 5

    1/1/2001, p. 29-30

    10/1/1999, p. 17-18, 19-21

    1/15/1998, p. 13

    1/1/1998, p. 6-11

    1/15/1997, p. 30

    11/1/1991, p. 13-18

    10/15/1991, p. 22

    Teta!,

    6/8/2004, p. 25

Ndị Hibru 12:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:6; Ọrụ 5:31; Hib 2:10
  • +Ọm 110:1; Hib 10:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 73-74

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2016, p. 27

    4/2016, p. 11-12

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 203-204

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 5

    7/15/2009, p. 6-7

    10/15/2008, p. 32

    10/1/2006, p. 26

    9/15/2005, p. 21

    1/1/2005, p. 15

    1/1/2001, p. 31

    9/1/2000, p. 12

    10/1/1999, p. 21

    5/15/1998, p. 10

    2/15/1996, p. 28-29

    10/15/1994, p. 13-14

    3/1/1994, p. 30

    9/15/1993, p. 13-14

    11/1/1991, p. 13-14

    9/15/1991, p. 12

    1/1/1991, p. 16

    9/1/1990, p. 30

Ndị Hibru 12:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 27:39
  • +Ga 6:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2016, p. 11-12

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 32

    1/15/2008, p. 26-27

    1/1/2005, p. 15

    12/1/1995, p. 13-14

Ndị Hibru 12:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 32

    4/15/2002, p. 30

    2/15/2002, p. 29

Ndị Hibru 12:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2012, p. 28

Ndị Hibru 12:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 3:11, 12

Ndị Hibru 12:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-azụ unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:14; Hib 2:10
  • +Ilu 13:24

Ndị Hibru 12:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 4:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2019, p. 14-15

Ndị Hibru 12:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:15, 16

Ndị Hibru 12:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2007, p. 19

Ndị Hibru 12:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 35:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Aịsaịa I, p. 379

    Ụlọ Nche,

    2/15/1996, p. 14

Ndị Hibru 12:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 4:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 32

Ndị Hibru 12:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:14; Ro 12:18; 14:19
  • +Ro 6:19; 1Te 4:3, 4; Hib 10:10

Ndị Hibru 12:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 29:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 32

    11/1/2006, p. 26

Ndị Hibru 12:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 25:32, 34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    5/15/2013, p. 28

    5/1/2002, p. 10-11

Ndị Hibru 12:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ime ka nna ya gbanwee obi ya.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 27:34

Ndị Hibru 12:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ebe a na-ekwu banyere oge ndị Izrel gara nso n’Ugwu Saịnaị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:12
  • +Ọp 19:18
  • +Ọp 19:16

Ndị Hibru 12:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:19
  • +Di 4:11, 12
  • +Ọp 20:18, 19

Ndị Hibru 12:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:12, 13

Ndị Hibru 12:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:19

Ndị Hibru 12:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 14:1
  • +Mkp 21:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 199

    Ụlọ Nche,

    10/15/1990, p. 17-18

    7/1/1990, p. 22

Ndị Hibru 12:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 7:10
  • +Je 18:25; Ọm 94:2; Aịz 33:22
  • +Hib 12:9
  • +Hib 10:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1995, p. 11

Ndị Hibru 12:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 2:5; Hib 9:15
  • +Mt 26:27, 28
  • +Je 4:8, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 13-14

Ndị Hibru 12:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “onye Chineke si n’aka ya dọọ ndị mmadụ aka ná ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 1:2; 2:2-4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2010, p. 25-26

Ndị Hibru 12:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:18
  • +Hag 2:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2021, p. 18-19

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 31

    4/15/2006, p. 20

Ndị Hibru 12:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2021, p. 18-19

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 32

    5/15/2006, p. 31

    4/15/2006, p. 20

Ndị Hibru 12:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2021, p. 19

    Ụlọ Nche,

    11/15/2006, p. 24

    4/15/2006, p. 20

    Mmezu Mkpughe, p. 199

Ndị Hibru 12:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:24

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Hib. 12:1Hib 3:12
Hib. 12:11Kọ 9:24, 26; Fil 3:13, 14
Hib. 12:2Jn 14:6; Ọrụ 5:31; Hib 2:10
Hib. 12:2Ọm 110:1; Hib 10:12
Hib. 12:3Mt 27:39
Hib. 12:3Ga 6:9
Hib. 12:6Ilu 3:11, 12
Hib. 12:72Sa 7:14; Hib 2:10
Hib. 12:7Ilu 13:24
Hib. 12:9Jes 4:10
Hib. 12:101Pi 1:15, 16
Hib. 12:12Aịz 35:3
Hib. 12:13Ilu 4:26
Hib. 12:14Ọm 34:14; Ro 12:18; 14:19
Hib. 12:14Ro 6:19; 1Te 4:3, 4; Hib 10:10
Hib. 12:15Di 29:18
Hib. 12:16Je 25:32, 34
Hib. 12:17Je 27:34
Hib. 12:18Ọp 19:12
Hib. 12:18Ọp 19:18
Hib. 12:18Ọp 19:16
Hib. 12:19Ọp 19:19
Hib. 12:19Di 4:11, 12
Hib. 12:19Ọp 20:18, 19
Hib. 12:20Ọp 19:12, 13
Hib. 12:21Di 9:19
Hib. 12:22Mkp 14:1
Hib. 12:22Mkp 21:2
Hib. 12:23Da 7:10
Hib. 12:23Je 18:25; Ọm 94:2; Aịz 33:22
Hib. 12:23Hib 12:9
Hib. 12:23Hib 10:14
Hib. 12:241Ti 2:5; Hib 9:15
Hib. 12:24Mt 26:27, 28
Hib. 12:24Je 4:8, 10
Hib. 12:25Hib 1:2; 2:2-4
Hib. 12:26Ọp 19:18
Hib. 12:26Hag 2:6
Hib. 12:29Di 4:24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Hibru 12:1-29

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Hibru

12 N’ihi ya, ebe ọ bụ na anyị nwere oké ìgwè ndị àmà a gbara anyị gburugburu, ka anyị tụfuo ibu arọ ọ bụla na mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị.+ Ka anyị jirikwa ntachi obi na-agba ọsọ anyị na-agba,+ 2 ebe anyị na-elegidesi Jizọs anya ike, bụ́ Nnukwu Onye Ndú nke okwukwe anyị na Onye na-eme ka okwukwe anyị zuo ezuo.+ N’ihi ọṅụ a ga-eme ka o nwee n’ọdịnihu, o diri ọnwụ ọ nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ,* o kweghịkwa ka ihere mee ya. Ọ nọdụla ala n’aka nri ocheeze Chineke.+ 3 N’eziokwu, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ diri ụdị mkparị ahụ ndị mmehie, ndị mere onwe ha ihe ọjọọ, kparịrị ya,+ ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu* adaa mbà.+

4 Na mgba unu na mmehie ahụ na-agba, unu agbabeghị ya ruo na nke ịnwụ anwụ. 5 Unu echefuchaakwala ndụmọdụ ahụ Chineke nyere unu ka ụmụ ya, sị: “Nwa m, eledala aka ná ntị Jehova* na-adọ gị anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba; 6 n’ihi na ọ bụ ndị Jehova* hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị. N’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla o weere ka nwa ya ihe.”+

7 Unu kwesịrị ịna-atachi obi ma were ya na e si otú a na-adọ unu aka ná ntị.* Chineke na-emeso unu ka ụmụ ya.+ Ka è nwere nwa nna ya na-anaghị adọ aka ná ntị?+ 8 Ma ọ bụrụ na ọ dọbeghị unu niile aka ná ntị a, unu abụghị ụmụ ya n’eziokwu, kama unu bụ ụmụ onye ọzọ. 9 Ndị nna mụrụ anyị na-adị adọ anyị aka ná ntị, anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị ekwesịghị ido onwe anyị n’okpuru Nna nke ji mmụọ nsọ ya họpụta anyị ka anyị wee dị ndụ?+ 10 N’ihi na ha na-adọ anyị aka ná ntị ruo obere oge otú ha chere dị mma, ma Chineke na-adọ anyị aka ná ntị ga-abara anyị uru ka anyị wee dị nsọ ka ya.+ 11 N’eziokwu, e nweghị ịdọ aka ná ntị na-eme mmadụ obi ụtọ mgbe a na-adọ ya onye ahụ, kama ọ na-ewute ewute. Ma e mechaa, ọ na-abara ndị e ji ya zụọ ezigbo uru. Ha ga na-eme ezi omume, obi eruokwa ha ala.

12 N’ihi ya, meenụ ka aka kụdara akụda na ikpere na-adịghị ike dị ike,+ 13 na-emekwanụ ka ụzọ unu na-aga na ya kwụrụ ọtọ,+ ka ebe na-esighị ike n’ahụ́ unu ghara ikwokapụ, kama ka a gwọọ ya. 14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ. 15 Na-elezinụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-agaghị enweta amara Chineke, ka mgbọrọgwụ ọjọọ ọ bụla ghara ipulite n’etiti unu ma kpata nsogbu, merụọkwa ọtụtụ ndị.+ 16 Leziekwanụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-akwa iko* ma ọ bụ onye ọ bụla na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe ka Ịsọ, onye nyefere onye ọzọ ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara ka o wee nweta otu efere nri.+ 17 N’ihi na unu ma na mgbe o mechara chọọ ka a gọzie ya, a jụrụ ya. N’agbanyeghị na ọ gbalịsiri ike ime ka ọ gbanwee obi ya,* anya mmiri agbaakwa ya,+ o nwetaghị ihe ọ bụla.

18 Unu abịaghị nso n’ihe e nwere ike imetụ aka,*+ nke ọkụ na-ere na ya,+ nke ígwé ojii na oké ọchịchịrị kpuchiri, nke oké ifufe na-efekwa na ya,+ 19 nke ụda opi si na ya na-ada,+ a na-anụkwa olu si na ya na-ekwu okwu.+ Mgbe ndị Izrel nụrụ olu a, ha rịọrọ ka a ghara ịgwa ha okwu ọ bụla ọzọ.+ 20 N’ihi na ha tụrụ ezigbo ụjọ maka iwu e nyere, sị: “Ọ bụrụgodị na ọ bụ anụmanụ zọrọ ụkwụ n’ugwu a, a ga-eji nkume tụgbuo ya.”+ 21 Ihe ha hụrụ dịkwa egwu nke na Mosis sịrị: “Egwu ji m, m na-amakwa jijiji.”+ 22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị 23 zukọrọ n’ìgwè,+ bịakwa nso n’ọgbakọ ndị e bu ụzọ mụọ, bụ́ ndị e dere aha ha n’eluigwe, bịakwa Chineke nso bụ́ Onye na-ekpe mmadụ niile ikpe,+ bịakwa ndị ezi omume nso bụ́ ndị mmụọ nsọ na-edu,+ ndị e mekwara ka ha zuo okè.+ 24 Unu abịakwala Jizọs nso bụ́ onye ogbugbo+ ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ nakwa ọbara e fesara anyị, nke na-ekwu okwu otú dị mma karịa ọbara Ebel.+

25 Hụnụ na unu na-ege onye ahụ na-ekwu okwu ntị. N’ihi na ọ bụrụ na a tara ndị na-egeghị onye ahụ dọrọ ndị mmadụ aka ná ntị* n’ụwa ahụhụ, o doro anya na a ga-atakwa anyị ahụhụ ma anyị gbakụta onye si n’eluigwe na-ekwu okwu azụ.+ 26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma o kwere nkwa ugbu a, sị: “M ka ga-eme ọzọ ka ụwa na eluigwe maa jijiji.”+ 27 Ma okwu bụ́ “m ka ga-eme ọzọ” na-egosi na a ga-ewepụ ihe ndị e mere ka ha maa jijiji, bụ́ ihe ndị Chineke na-ekeghị, ka ihe ndị a na-emeghị ka ha maa jijiji wee dịgide. 28 N’ihi ya, ebe ọ bụ na anyị ga-eketa Alaeze a na-enweghị ike ime ka ọ maa jijiji, ka anyị na-ekwe ka amara Chineke baara anyị uru, nke anyị ga-esi na ya jiri egwu Chineke na-ejere ya ozi dị nsọ nke ọ na-anabata. 29 N’ihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erechapụ ihe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya