Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Otu nwanna kwara iko (1-5)

      • Ntakịrị ihe na-eko achịcha na-eme ka ntụ ọka niile a gwakọtara koo (6-8)

      • A ga-ekewapụ nwoke ọjọọ ahụ n’ọgbakọ (9-13)

1 Ndị Kọrịnt 5:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Grik, por·nei′a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:8; Efe 5:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1997, p. 28

1 Ndị Kọrịnt 5:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 7:9
  • +1Kọ 5:13; 2Jn 10

1 Ndị Kọrịnt 5:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “m nọnyeere unu n’ime mmụọ.”

1 Ndị Kọrịnt 5:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “m nọnyeere unu n’ime mmụọ.”

1 Ndị Kọrịnt 5:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ka e bibie anụ ahụ́.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 1:20
  • +1Kọ 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2012, p. 21

    7/15/2008, p. 26-27

    11/15/2006, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 5:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:33; Ga 5:9; 2Ti 2:16, 17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 5

1 Ndị Kọrịnt 5:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:19, 20; Mkp 5:12
  • +Jn 1:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 120

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    4/2018, p. 2

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 19

    3/15/1994, p. 4

    3/15/1993, p. 5

    2/15/1990, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 5

1 Ndị Kọrịnt 5:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

  • *

    Ma ọ bụ “ịna-akpakọrịta.”

1 Ndị Kọrịnt 5:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 2:17
  • +Jn 17:15

1 Ndị Kọrịnt 5:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

  • *

    Ma ọ bụ “onye na-akparị mmadụ.”

  • *

    Ma ọ bụ “ịna-akpakọrịta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:5
  • +Di 21:20, 21; 1Pi 4:3
  • +1Kọ 6:9, 10; Ga 5:19-21
  • +Ọg 16:25, 26; Ro 16:17; 2Jn 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 58

    Teta!,

    9/8/1996, p. 26-27

1 Ndị Kọrịnt 5:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 12:14
  • +Je 3:23, 24; Di 17:7; Taị 3:10; 2Jn 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2015, p. 30

    5/15/1995, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 5:1Le 18:8; Efe 5:3
1 Kọr. 5:22Kọ 7:9
1 Kọr. 5:21Kọ 5:13; 2Jn 10
1 Kọr. 5:51Ti 1:20
1 Kọr. 5:51Kọ 1:8
1 Kọr. 5:61Kọ 15:33; Ga 5:9; 2Ti 2:16, 17
1 Kọr. 5:71Pi 1:19, 20; Mkp 5:12
1 Kọr. 5:7Jn 1:29
1 Kọr. 5:8Ọp 13:7
1 Kọr. 5:101Jn 2:17
1 Kọr. 5:10Jn 17:15
1 Kọr. 5:11Efe 5:5
1 Kọr. 5:11Di 21:20, 21; 1Pi 4:3
1 Kọr. 5:111Kọ 6:9, 10; Ga 5:19-21
1 Kọr. 5:11Ọg 16:25, 26; Ro 16:17; 2Jn 10
1 Kọr. 5:13Ek 12:14
1 Kọr. 5:13Je 3:23, 24; Di 17:7; Taị 3:10; 2Jn 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 5:1-13

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

5 Anụrụ m na e nwere otu nwoke n’ime unu kpọọrọ nwunye nna ya, ya na ya ebiri.+ Ụdị ịkwa iko* a jọgburu onwe ya. Ọ kadị nke ndị mba ọzọ na-akwa njọ. 2 Ùnu ji ụdị mmehie a na-anya isi? Ó kwesịghị ịna-ewute unu?+ Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị ikewapụ nwoke mere ihe a n’ọgbakọ?+ 3 N’agbanyeghị na mụ na unu anọghị, obi m dị ebe unu nọ.* Ekpeekwala m nwoke mere ihe a ikpe dị ka à ga-asị na mụ na unu nọ. 4 Mgbe unu zukọtara n’aha Onyenwe anyị Jizọs, marakwa na Onyenwe anyị Jizọs nyere m ike, nakwa na obi m dị ebe unu nọ,* 5 nyefeenụ nwoke ahụ n’aka Setan+ ka e bibie ihe nwere ike ime ka ọgbakọ na-eme mmehie,* ka a gharakwa inwe ihe ga-emebi adịm ná mma ọgbakọ na Chineke n’ụbọchị Onyenwe anyị.+

6 Isi unu na-anya adịghị mma. Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe na-eko achịcha na-eme ka ntụ ọka niile a gwakọtara agwakọta koo?+ 7 Wepụnụ ihe ahụ na-eko achịcha, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta, n’ihi na unu dị ka ntụ ọka a na-etinyeghị ihe na-eko achịcha. N’eziokwu, Kraịst ejirila ndụ ya chụọ àjà,+ si otú ahụ bụrụ nwa atụrụ anyị ji mee Ememme Ngabiga.+ 8 N’ihi ya, anyị mewe ememme ọzọ,+ ka anyị ghara iji achịcha ochie koro eko, gharakwa iji ihe na-eko achịcha nke nọchiri anya ime mmehie na ime ihe ọjọọ. Kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko, nke nọchiri anya ịkwụwa aka ọtọ na ikwu eziokwu.

9 N’akwụkwọ ozi m detaara unu, m gwara unu ka unu na ndị na-akwa iko* kwụsị ịna-emekọrịta ihe.* 10 Anaghị m ekwu gbasara ndị niile na-akwa iko* n’ụwa a+ ma ọ bụ ndị anyaukwu ma ọ bụ ndị na-apụnara mmadụ ihe ma ọ bụ ndị na-ekpere arụsị. N’ihi na ọ bụrụ ihe m na-ekwu, ọ pụtara na unu ga-esi n’ụwa pụọ.+ 11 Ma, akwụkwọ m na-edetara unu ugbu a bụ ka unu na onye ọ bụla a na-akpọ nwanna, bụ́ onye na-akwa iko,* ma ọ bụ onye anyaukwu,+ ma ọ bụ onye na-ekpere arụsị, ma ọ bụ onye na-ekwujọ mmadụ,* ma ọ bụ onye aṅụrụma,+ ma ọ bụ onye na-apụnara mmadụ ihe,+ kwụsị ịna-emekọrịta ihe.*+ Unu na onye dị otú a erikọkwala ihe. 12 Gịnị jikọrọ mụ na ndị na-anọghị n’ọgbakọ, nke m ga-eji kpewe ha ikpe? Ọ bụ ndị nọ n’ọgbakọ ka unu kwesịrị ikpe ikpe, 13 ebe Chineke ga-ekpe ndị na-anọghị n’ọgbakọ ikpe.+ “Kewapụnụ onye ọjọọ ahụ n’ọgbakọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya