Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 1/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 1/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Jan. 15

“Ọtụtụ ndị na-eji ihe oyiyi eme ihe n’ofufe ha. Ì chere na ihe ndị dị otú ahụ nwere ike nzọpụta? [Nye ohere maka nzaghachi.] Biko rịba ama ihe ezi Chineke ahụ ga-emere anyị. [Gụọ Mkpughe 21:3, 4.] Ọ bụ nanị Chi nke bụ́ ezie pụrụ imezu ya. Magazin a na-egosi onye ọ bụ na otú anyị pụrụ isi rite uru site n’ịtụkwasị ya obi.”

Teta! Feb. 8

“O nwere ike ọ gaghị adị anyị ka ihe na anyị nwere ebe obibi. Ma n’ụwa nile ọtụtụ nde ndị gbara ọsọ ndụ na-agagharị, n’achọtaghị nchebe ha na-achọ. Teta! na-enyocha ihe mere nsogbu a ji dịrị nakwa nkwa Bible bụ́ na otu ụbọchị onye ọ bụla ga-enwe ebe obibi nke ya.”

Ụlọ Nche Feb. 1

“A na-enwe nchegbu dị ukwuu banyere mmetọ gburugburu ebe obibi. Ma ì chetụwo echiche banyere mmetọ nke uche? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible na-emesi ike mkpa ịdị ọcha ma n’anụ ahụ́ ma n’ụzọ ime mmụọ dị. [Gụọ 2 Ndị Kọrint 7:1.] Eji m n’aka na ihe ọmụma a ga-abara gị uru.”

Teta! Feb. 8

“Obi abụọ adịghị ya na ị hụwo na ọ bụ ezie na alụmdi na nwunye na-amalitekarị n’ụzọ obi ụtọ, ọtụtụ na-etisa. Ọ ga-amasị m ịhapụrụ gị mbipụta Teta! a, ebe ọ na-atụle echiche Bible banyere ụzọ isi mee ka alụmdi na nwunye bụrụ nke na-adịgide adịgide na nke obi ụtọ.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya