Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Eprel p. 8
  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • IHE NDỊ ANYỊ GA-EBURU N’UCHE
  • IHE Ị GA-EKWU
  • OTÚ Ị GA-ESI NYEKWUORO ONYE NWERE MMASỊ AKA
  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Ka Ha Bịa Mgbakọ Ukwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ndị Mmadụ Na-abịa ma Anyị Kpọọ Ha
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Kpọọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Eprel p. 8

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu

Ebe Onyeàmà Jehova guzo n’akụkụ ihe a na-akwagharị akwagharị na-ezi otu nwoke ozi ọma

N’afọ ọ bụla, anyị na-achọsi ike ka mgbakọ ukwu ruwe eruwe n’ihi na anyị na-amụta ọtụtụ ihe na ya. Anyị kwesịkwara ịgba mbọ kpọọ ndị ọzọ ka ha bịa soro anyị mụta ihe ndị ga-enyere ha aka. (Ọma 34:8) Ndị okenye ọgbakọ ọ bụla ga-ekpebi otú kacha mma a ga-esi enye ndị niile nọ́ n’ókèala ha akwụkwọ ịkpọ òkù.

IHE NDỊ ANYỊ GA-EBURU N’UCHE

  • Olee mgbe ọgbakọ anyị ga-aga mgbakọ ukwu?

  • Olee mgbe anyị ga-amalite ịkpọ ndị mmadụ òkù?

  • Olee ụbọchị ndị ọgbakọ anyị ji aga ozi ọma?

  • Olee ụbọchị ndị m ga-eso aga ịkpọ ndị mmadụ òkù?

  • Olee ndị m ga-akpọ òkù?

IHE Ị GA-EKWU

Akwụkwọ Ịkpọ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2016

I kelechaa onye ị gara na nke ya, gị asị ya:

“Anyị na-akpọ ndị mmadụ òkù ka ha bịa mgbakọ ukwu anyị ga-enwe. E dere ụbọchị anyị ga-aga ya, oge anyị ga-eji malite, na ebe a ga-enwe ya n’akwụkwọ a. Ọ ga-amasị anyị ka ị bịa.”

OTÚ Ị GA-ESI NYEKWUORO ONYE NWERE MMASỊ AKA

Teta! Nke 2 2016 | Baịbụl Ọ̀ Pụrụ Iche n’Eziokwu?

Anyị ga-agbalị ka anyị kpọọ ndị niile nọ́ n’ókèala anyị òkù. Anyị kwesịkwara ịgba mbọ chọpụta ndị nke nwere mmasị ma nyekwuoro ha aka.

Anyị nwere ike inyekọta mmadụ magazin na akwụkwọ ịkpọ òkù na Satọdee na Sọnde.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya