Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Febụwarị p. 1
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • TETA!
  • NA-AKỤZI EZIOKWU
  • GEE CHINEKE NTỊ KA I WEE DỊ NDỤ EBIGHỊ EBI (ll)
  • DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Febụwarị p. 1
Ebe otu nwanna nwaanyị na-eto eto na-akọrọ ụmụ klas ya ihe o dere gbasara otú Chineke si kee ihe

Ebe otu nwanna nwaanyị na-eto eto na-akọrọ ụmụ klas ha ihe o dere

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Teta! Nke 1 2017 | Gịnị Mere Ndị Na-eto Eto Ji Ada Mbà? Gịnị Ga-enyere Ha Aka?

Ajụjụ: Ihe ndị na-eme eme na-egosi na ọtụtụ ndị na-eto eto na-adazi mbà n’obi. Gịnị ka e nwere ike ime maka ya?

Otú a ga-esi enye ya: Teta! a kwuru ihe ndị ga-enyere ndị na-eto eto aka ịkwụsị ịna-ada mbà n’obi, nakwa ihe ndị mụrụ ha nwere ike ime iji nyere ha aka.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Baịbụl e mepere emepe

Ajụjụ: Olee ihe ndị na-eme ka di na nwunye na-ebi n’udo?

Amaokwu Baịbụl: Efe. 5:33

Eziokwu: Di na nwunye ga na-ebi n’udo ma ha hụ ibe ha n’anya ma na-akwanyere ibe ha ùgwù.

GEE CHINEKE NTỊ KA I WEE DỊ NDỤ EBIGHỊ EBI (ll)

Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi

Ajụjụ: Ndị ụfọdụ leechaa ihe ndị dị ịtụnanya dị n’eluigwe na n’ụwa, ha na-eto ihe ndị ahụ maka otú ha si maa mma. Ma, olee onye ị ga-asị na ọ bụ ya ka e kwesịrị ito maka ihe ndị ahụ?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 4:11

Otú a ga-esi enye ya: Dị ka ebe a anyị gụrụ si kwuo, ọ bụ Chineke ka anyị kwesịrị ito maka ihe ndị dị ịtụnanya o kere. Ọ bụkwa otu ihe ahụ ka a kọwara na peeji nke 7 na broshọ a.

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya