Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/12 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2012
km 2/12 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Mach

“Ọtụtụ ndị na-eme ememme ncheta ọmụmụ Jizọs. Ma, ì chere na ọ dị mkpa ka anyị na-echeta ọnwụ ya?” Chere ka ọ zaa. Nyezie ya Ụlọ Nche Mach 1, gị na ya tụleekwa ihe e kwuru n’ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 16. Unu gbalịakwa gụọ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ. Unu mechazie, nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Mach 1

“E nwere ọtụtụ chọọchị taa, ha niile nwechakwara ihe ha kweere, ha niile anaghịkwa eme otu ihe. Ma, ì chere na ọ bụ onye ọ bụla sị na ya bụ Onye Kraịst bụ Onye Kraịst n’eziokwu? [Chere ka ọ zaa.] Legodị otu n’ime ihe Jizọs sị na e ji ama ezigbote Ndị Kraịst. [Gụọ Jọn 13:34, 35.] Magazin a kwuru ụzọ ihe ise Jizọs kwuru, bụ́ ndị ga-enyere anyị aka ịmata onye bụ́ ezigbo onye na-eso ụzọ Kraịst.”

Teta! Jenụwarị–Mach

“Ọtụtụ ndị ejighị alụmdi na nwunye kpọrọ ihe taa n’ihi na ụwa anyị a anaghị ele ya anya otú Chineke si ele ya. Ị̀ ma ihe kpatara ya? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 2 Timoti 3:1-5.] Ọ bụrụ na di na nwunye hụrụ ibe ha n’anya, ha anaghị agba n’èzí, ihe gbasara ibe ha ana-emetụkwa ha n’obi, alụmdi na nwunye ha ga-aga nke ọma. Magazin a kwuru ihe ise ndị ga-eme ka di na nwunye na-ebi n’udo.” Gosi ya isiokwu bidoro na peeji nke 20.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya