Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/12 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2012
km 4/12 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Mee

“Ì chere na chọọchị na-eme ka ndị mmadụ hụ ibe ha n’anya ka ì chere na ọ na-eme ka ha kpọọ ibe ha asị? [Chere ka ọ zaa.] O nwere ihe magazin a m ji kwuru gbasara ihe a mụ na gị na-ekwu.” Nye ya Ụlọ Nche Mee 1, gị na ya tụleekwa ihe e kwuru n’ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 16. Gbalịakwa ka unu gụọ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ. I mechazie, nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Mee 1

“Ọtụtụ ndị taa na-asị na ọ dị mma ka ndị chọọchị soro na-adọ ọchịchị, ndị ọzọ na-ekwu na ọ dịghị mma. Olee ihe gịnwa chere? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Jizọs mere mgbe ndị mmadụ chọrọ ime ya eze. [Gụọ Jọn 6:15.] Magazin a kwuru ihe mere Jizọs ji mee ihe ahụ o mere. O kwukwara otú kacha mma Ndị Kraịst kwesịrị isi na-enyere obodo ha aka.”

Teta! Eprel–Jun

Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 12. Gwazie ya, sị: “Ị̀ chọpụtara na ọtụtụ ndị taa amachaghị otú e si ekpe ekpere? [Chere ka ọ zaa.] Jizọs Kraịst kwuru ihe ndị dị mkpa anyị nwere ike ikpe n’ekpere. [Gụọ Matiu 6:9-13.] Isiokwu a kọwara ihe Jizọs bu n’obi mgbe ọ kụziiri ndị na-eso ụzọ ya Ekpere nke Onyenwe Anyị. Ọ ga-enyere anyị aka ịma otú ka mma anyị ga-esi na-ekpe ekpere, Chineke anụ ya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya