Ndị Rom 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị ahụ o kpebiri tupu oge eruo+ bụkwa ndị ọ kpọrọ;+ ndị ahụ ọ kpọrọ bụkwa ndị ọ kpọrọ ndị ezi omume.+ N’ikpeazụ, ndị ahụ ọ kpọrọ ndị ezi omume bụ ndị o mekwara ka ha dị ebube.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:30 Ụlọ Nche,2/15/1995, p. 3, 7
30 Ndị ahụ o kpebiri tupu oge eruo+ bụkwa ndị ọ kpọrọ;+ ndị ahụ ọ kpọrọ bụkwa ndị ọ kpọrọ ndị ezi omume.+ N’ikpeazụ, ndị ahụ ọ kpọrọ ndị ezi omume bụ ndị o mekwara ka ha dị ebube.+