Ọpụpụ 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+ Ilu 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye obiọma* na-emeso mkpụrụ obi ya mmeso ọma,+ ma onye obi tara mmiri na-ewetara anụ ahụ́ ya nsogbu.+
21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+
17 Onye obiọma* na-emeso mkpụrụ obi ya mmeso ọma,+ ma onye obi tara mmiri na-ewetara anụ ahụ́ ya nsogbu.+