Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+ Aịzaya 58:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ ka ị ga-akpọku Jehova, ya aza; ị ga-eti mkpu enyemaka,+ ya asịkwa, ‘Lee m!’ “Ọ bụrụ na i wepụ osisi yok n’ebe ị nọ,+ kwụsị ịtụ aka+ na ikwu okwu ọjọọ;+ Aịzaya 65:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-erukwa na tupu ha akpọkuo m, m ga-aza ha;+ mgbe ha ka kpụ okwu n’ọnụ, mụ onwe m ga-anụ ya.+ Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+
9 Mgbe ahụ ka ị ga-akpọku Jehova, ya aza; ị ga-eti mkpu enyemaka,+ ya asịkwa, ‘Lee m!’ “Ọ bụrụ na i wepụ osisi yok n’ebe ị nọ,+ kwụsị ịtụ aka+ na ikwu okwu ọjọọ;+
21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+