22 Otú o sina dị, ndị dibịa anwansi nke Ijipt ji anwansi+ ha mee otu ihe ahụ; obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
18 Ndị dibịa anwansi ahụ wee nwaa iji anwansi ha mee otu ihe ahụ,+ iji mee ka anwụnta pụta, ma ha enweghị ike.+ Anwụnta ndị ahụ wee na-ata ma mmadụ ma anụmanụ.
9 Ma n’obodo ahụ, e nwere otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, bụ́ onye nọ na-eme anwansi+ tupu oge a, na-emekwa ihe na-eju obodo Sameria anya, na-ekwu na ya onwe ya bụ nnukwu mmadụ.+
9 Ma ọnụnọ nke onye ahụ na-emebi iwu bụ dị ka ọrụ+ Setan si dị, nke ọ na-arụ site n’ịrụ ọrụ niile dị ike na ime ihe ịrịba ama ụgha na ịrụ ọrụ ebube ụgha,+