Jeremaya 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị mmadụ ga-esi n’obodo ndị dị na Juda, sikwa na gburugburu Jeruselem nakwa n’ala Benjamin+ nakwa n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu+ nakwa na Negeb+ na-eweta àjà a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà nkịtị+ na àjà ọka*+ na frankinsens,+ wetakwa àjà ekele n’ụlọ Jehova.+ Jeremaya 41:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.
26 Ndị mmadụ ga-esi n’obodo ndị dị na Juda, sikwa na gburugburu Jeruselem nakwa n’ala Benjamin+ nakwa n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu+ nakwa na Negeb+ na-eweta àjà a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà nkịtị+ na àjà ọka*+ na frankinsens,+ wetakwa àjà ekele n’ụlọ Jehova.+
5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.