-
Ọnụ Ọgụgụ 3:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ha ga na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ya na ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ọgbakọ ahụ dum n’ihu ụlọikwuu nzute site n’ije ozi ụlọikwuu ahụ.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 31:30Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
30 Ị ga-esikwa n’ọkara e nyere ụmụ Izrel were otu mmadụ n’ime mmadụ iri ise ọ bụla na otu ehi n’ime ehi iri ise ọ bụla na otu ịnyịnya ibu n’ime ịnyịnya ibu iri ise ọ bụla na otu ewu ma ọ bụ atụrụ n’ime ewu na atụrụ iri ise ọ bụla, n’ime ụdị anụ ụlọ ọ bụla, ị ga-ewerekwa ha nye ndị Livaị,+ bụ́ ndị na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụ n’ụlọikwuu Jehova.”+
-