Levitikọs 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Ndị a bụ ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka,+ mgbakọ dị nsọ,+ ndị unu ga-akpọsa n’oge ha a kara aka:+ Ọnụ Ọgụgụ 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘A ga na-eme ememme ngabiga+ Jehova n’ọnwa mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘N’ọnwa nke asaa, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ ga-abụ ụbọchị a ga-afụrụ unu opi.+ Diuterọnọmi 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị. Diuterọnọmi 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+
4 “‘Ndị a bụ ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka,+ mgbakọ dị nsọ,+ ndị unu ga-akpọsa n’oge ha a kara aka:+
29 “‘N’ọnwa nke asaa, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ ga-abụ ụbọchị a ga-afụrụ unu opi.+
13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị.
16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+