15 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m na-eme ka ha, ya bụ, ndị a, taa ahịhịa ilu,+ m ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere ihe na-egbu mmadụ;+
12 “‘Ịnyịnya ọ̀ ga-agba ọsọ n’elu nkume dị elu, ka mmadụ ọ̀ ga-eji ehi kọọ ihe na ya? N’ihi na unu emewo ka ikpe ziri ezi ghọọ ahịhịa na-egbu mmadụ,+ meekwa ka mkpụrụ nke ezi omume ghọọ ahịhịa ilu,
15 na-elezinụ anya nke ọma ka e wee ghara ịnapụ onye ọ bụla obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ;+ ka mgbọrọgwụ ọ bụla nke na-egbu mmadụ+ ghara ipulite wee kpata nsogbu, ka o wee ghara imerụ ọtụtụ ndị;+