1 Ndị Eze 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi. Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+ Jeremaya 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha amawo abụba;+ ha na-egbu maramara. Ihe ọjọọ ha jubigakwara ókè. Ha adịghị ekpechite ọnụ onye ọ bụla,+ ọbụna ikpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+ ka ha wee nwee ihe ịga nke ọma;+ ha adịghịkwa ekpe ikpe ndị dara ogbenye.’”
28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi.
17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+
28 Ha amawo abụba;+ ha na-egbu maramara. Ihe ọjọọ ha jubigakwara ókè. Ha adịghị ekpechite ọnụ onye ọ bụla,+ ọbụna ikpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+ ka ha wee nwee ihe ịga nke ọma;+ ha adịghịkwa ekpe ikpe ndị dara ogbenye.’”