3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+
3 Mgbe ndị Izrel bịarutere n’ebe ha mara ụlọikwuu, ndị okenye Izrel malitere ịsị: “Gịnị mere Jehova ji merie anyị taa n’ihu ndị Filistia?+ Ka anyị gaa Shaịlo buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ọ bata n’etiti anyị ma zọpụta anyị n’ọbụ aka ndị iro anyị.”