21 Lee! M ga-ezi onye na-ejere m ozi, sị, ‘Gaa, chọta akụ́ ndị ahụ.’ Ọ bụrụ na mụ agwa onye ahụ na-eje ozi kpọmkwem, sị, ‘Lee! Akụ́ ndị ahụ dị n’akụkụ gị nke a, weta ha,’ mgbe ahụ, ị ga-abịa, n’ihi na dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ọ pụtaara gị udo, ọ dịghị nsogbu dịnụ.