1 Samuel 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova ga-enyefekwa gị na Izrel n’aka ndị Filistia,+ gị+ na ụmụ+ gị ndị ikom ga-anọkwa n’ebe m nọ echi. Jehova ga-enyefekwa ndị agha Izrel n’aka ndị Filistia.”+ 1 Ihe E Mere 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl na ụmụ ya atọ wee si otú a nwụọ,+ ndị ụlọ ya niile nwụkọtara ọnụ.
19 Jehova ga-enyefekwa gị na Izrel n’aka ndị Filistia,+ gị+ na ụmụ+ gị ndị ikom ga-anọkwa n’ebe m nọ echi. Jehova ga-enyefekwa ndị agha Izrel n’aka ndị Filistia.”+