Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ kpọkwara ebe ahụ Betel;+ ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+ Jenesis 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nkume a nke m gwunyere dị ka ogidi ga-aghọ ụlọ Chineke,+ aghaghịkwa m inye gị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla ị ga-enye m.”+ 1 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ na-emekwa njem site n’afọ ruo n’afọ, na-agazu Betel+ na Gilgal+ na Mizpa+ dum ma na-ekpe Izrel ikpe+ n’ebe ndị a niile.
22 Nkume a nke m gwunyere dị ka ogidi ga-aghọ ụlọ Chineke,+ aghaghịkwa m inye gị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla ị ga-enye m.”+
16 Ọ na-emekwa njem site n’afọ ruo n’afọ, na-agazu Betel+ na Gilgal+ na Mizpa+ dum ma na-ekpe Izrel ikpe+ n’ebe ndị a niile.