Ọpụpụ 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ugwu Saịnaị dum wee na-akwụ anwụrụ ọkụ,+ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya;+ anwụrụ ọkụ si na ya wee na-akwụgo dị ka anwụrụ ọkụ si n’ekwú ọkụ,+ ugwu ahụ dum nọkwa na-ama jijiji nke ukwuu.+ Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ. Matiu 27:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+ Ọrụ Ndịozi 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ wee maa jijiji. Ibo ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+
18 Ugwu Saịnaị dum wee na-akwụ anwụrụ ọkụ,+ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya;+ anwụrụ ọkụ si na ya wee na-akwụgo dị ka anwụrụ ọkụ si n’ekwú ọkụ,+ ugwu ahụ dum nọkwa na-ama jijiji nke ukwuu.+
5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.
51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+
26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ wee maa jijiji. Ibo ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+