Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 5:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “‘Ma ọ bụ, ọ bụrụ na mkpụrụ obi aṅụọ iyi wee jiri egbugbere ọnụ ya kwuo okwu n’echeghị echiche,+ iji mee ihe ọjọọ+ ma ọ bụ ihe ọma, n’ihe ọ bụla mmadụ nwere ike ịṅụ iyi na ya wee kwuo okwu n’echeghị echiche,+ ọ bụ ezie na ọ maghị na o mere otú ahụ, ma ya emesịa mata ya, ọ bụ onye ikpe mara n’otu n’ime ihe ndị a.

  • Ọnụ Ọgụgụ 30:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+

  • Ndị Ikpe 21:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+

  • Ilu 20:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ọ bụ ọnyà mgbe mmadụ tiri mkpu n’echeghị echiche, sị, “Ọ dị nsọ!”+ ma mgbe o kwesịrị nkwa,+ ya enyochawa ya.+

  • Ekliziastis 5:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ekwela ka ọnụ gị mee ka anụ ahụ́ gị mehie,+ ekwukwala n’ihu mmụọ ozi+ na i mere ya n’amaghị ama.+ Gịnị mere okwu ọnụ gị ga-eji kpasuo ezi Chineke iwe, o wee laa ihe aka gị rụrụ n’iyi?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya