Abụ Ọma 35:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Na-eme ka mkpụrụ obi m gbara aka.+ Abụ Ọma 109:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Jirikwa ịkpọasị na-akwụ m ụgwọ ịhụnanya m nwere n’ebe ha nọ.+ Ilu 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-eji ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọma,+ ihe ọjọọ agaghị apụ n’ụlọ ya.+ Jeremaya 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+
5 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+Jirikwa ịkpọasị na-akwụ m ụgwọ ịhụnanya m nwere n’ebe ha nọ.+
20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+