Jenesis 43:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E mesịa, ọ jụrụ ha otú ha mere wee sị:+ “Olee otú nna unu mere, bụ́ agadi nwoke ahụ unu kwuru maka ya? Ọ̀ ka nọkwa ndụ?”+ Aịzaya 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’oge ahụ, Merodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye,+ mgbe ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+
27 E mesịa, ọ jụrụ ha otú ha mere wee sị:+ “Olee otú nna unu mere, bụ́ agadi nwoke ahụ unu kwuru maka ya? Ọ̀ ka nọkwa ndụ?”+
39 N’oge ahụ, Merodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye,+ mgbe ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+