Abụ Ọma 55:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+ Ilu 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ebe e nwere onye na-ekpuchi ịkpọasị ka e nwere egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha,+ onye na-ewetakwa akụkọ ọjọọ dị nzuzu.+ Ilu 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+
21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+
18 N’ebe e nwere onye na-ekpuchi ịkpọasị ka e nwere egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha,+ onye na-ewetakwa akụkọ ọjọọ dị nzuzu.+
24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+