1 Ndị Eze 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ahapụla inye ya ntaramahụhụ,+ n’ihi na ị bụ nwoke maara ihe,+ ị makwaara nke ọma ihe i kwesịrị ime ya, mee ka isi awọ́+ ya buru ọbara gbadaa Shiol.”+ 1 Ndị Eze 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Eze Sọlọmọn ziri Benaya+ nwa Jehoyada ozi ozugbo; o wee wakpo ya, o wee nwụọ.+ 1 Ndị Eze 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Benaya nwa Jehoyada wee gbagoo+ wakpo ya ma gbuo ya;+ e wee lie ya n’ụlọ ya nke dị n’ala ịkpa.
9 Ma ahapụla inye ya ntaramahụhụ,+ n’ihi na ị bụ nwoke maara ihe,+ ị makwaara nke ọma ihe i kwesịrị ime ya, mee ka isi awọ́+ ya buru ọbara gbadaa Shiol.”+