2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nakwa onye ọ bụla n’ime ndị mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’Izrel, nke nyere Molek nwa ya ọ bụla,+ a ghaghị igbu ya. Ndị ala unu ga-eji nkume tụgbuo ya.
43 Kama ọ bụ ụlọikwuu nke Molọk+ na kpakpando+ nke chi Rifan ka unu buliri elu, bụ́ ihe oyiyi ndị unu mere ife ha ofufe. N’ihi ya, m ga-eme ka a dọrọ unu n’agha+ gafee Babịlọn.’