Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 4:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+

  • Diuterọnọmi 29:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Jehova wee weso ala ahụ iwe dị ọkụ site n’ime ka nkọcha dum e dere n’akwụkwọ a dakwasị ya.+

  • Diuterọnọmi 31:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ihi nke ahụ, m ga-eweso ha iwe dị ọkụ n’ụbọchị ahụ,+ m ga-agbahapụkwa ha+ ma wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+ ha ga-aghọkwa ihe a ga-ala n’iyi; ọtụtụ ọdachi na ahụhụ ga-adakwasịkwa ha,+ ha ga-ekwukwa n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ọ́ bụghị n’ihi na Chineke anyị anọghị n’etiti anyị mere ọdachi ndị a ji dakwasị anyị?’+

  • Abụ Ọma 76:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Gị onwe gị bụ onye a na-atụ egwu,+

      Ònye pụrụ iguzo n’ihu gị n’ihi oké iwe gị?+

  • Ndị Rom 4:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 N’eziokwu, Iwu ahụ na-eweta ọnụma,+ ma n’ebe iwu na-adịghị, mmebi iwu anaghị adị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya