23 Mba dị iche iche ga-amarakwa na ọ bụ n’ihi njehie ha ka ha ji bụrụ ndị a dọọrọ n’agha, ya bụ, ụlọ Izrel,+ n’ihi na ha mesoro m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, m wee wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha, e wee jiri mma agha na-egbu ha niile.+