2 Ihe E Mere 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha bụ́ onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ dị iche iche+ wee kpọọrọ ha isiala ma fee ha.+ Ọ bụ ya mere o ji mee ka ọdachi a dum dakwasị ha.’”+ Jeremaya 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+
22 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha bụ́ onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ dị iche iche+ wee kpọọrọ ha isiala ma fee ha.+ Ọ bụ ya mere o ji mee ka ọdachi a dum dakwasị ha.’”+
9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+