Abụ Ọma 115:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị na-eme ha ga-adị nnọọ ka ha,+Ee, ndị niile tụkwasịrị ha obi.+ Aịzaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+ Jeremaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+ Jeremaya 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmadụ niile emewo ihe n’echeghị echiche nke na amaghị ihe ha apụtawo ìhè.+ Ihere ihe oyiyi a pịrị apị ga-eme onye ọ bụla nke na-eji ígwè akpụ ihe;+ n’ihi na ihe oyiyi ya a wụrụ awụ bụ ihe ụgha,+ mmụọ adịghịkwa n’ime ya.+
8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+
11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+
14 Mmadụ niile emewo ihe n’echeghị echiche nke na amaghị ihe ha apụtawo ìhè.+ Ihere ihe oyiyi a pịrị apị ga-eme onye ọ bụla nke na-eji ígwè akpụ ihe;+ n’ihi na ihe oyiyi ya a wụrụ awụ bụ ihe ụgha,+ mmụọ adịghịkwa n’ime ya.+