Diuterọnọmi 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m ga-ewepụ ihu m n’ụbọchị ahụ n’ihi ihe ọjọọ niile ha mere, n’ihi na ha agakwuruwo chi ọzọ dị iche iche.+ Abụ Ọma 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, i mewo ka ugwu m guzosie ike n’ihi amara gị.+I wepụrụ ihu gị; ụjọ wee jide m.+ Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+
18 Mụ onwe m ga-ewepụ ihu m n’ụbọchị ahụ n’ihi ihe ọjọọ niile ha mere, n’ihi na ha agakwuruwo chi ọzọ dị iche iche.+
2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+